2 Ihe E Mere 34:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 ọ kwatukwara ebe ịchụàjà+ ha dị iche iche na ogwe osisi ha dị nsọ.+ Ọ kụrisịkwara ihe oyiyi a pịrị apị+ ma gwerie ha.+ O gbutukwara ihe niile e ji adọba ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ+ ndị dị n’ala Izrel dum. E mesịa, ọ lọtara Jeruselem. Hosia 10:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Obi ha dị aghụghọ;+ ugbu a, a ga-ama ha ikpe. “E nwere onye ga-akwatu ebe ịchụàjà ha dị iche iche; ọ ga-ebukọrọ ogidi ha.+ Maịka 1:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 M ga-emekwa ka Sameria bụrụ mkpọmkpọ ebe nke dị n’ọhịa,+ ebe a na-akọ ubi vaịn; m ga-awụbakwa nkume ya na ndagwurugwu, m ga-agbakwa ntọala ya ọtọ.+
7 ọ kwatukwara ebe ịchụàjà+ ha dị iche iche na ogwe osisi ha dị nsọ.+ Ọ kụrisịkwara ihe oyiyi a pịrị apị+ ma gwerie ha.+ O gbutukwara ihe niile e ji adọba ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ+ ndị dị n’ala Izrel dum. E mesịa, ọ lọtara Jeruselem.
2 Obi ha dị aghụghọ;+ ugbu a, a ga-ama ha ikpe. “E nwere onye ga-akwatu ebe ịchụàjà ha dị iche iche; ọ ga-ebukọrọ ogidi ha.+
6 M ga-emekwa ka Sameria bụrụ mkpọmkpọ ebe nke dị n’ọhịa,+ ebe a na-akọ ubi vaịn; m ga-awụbakwa nkume ya na ndagwurugwu, m ga-agbakwa ntọala ya ọtọ.+