Abụ Ọma 50:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na ọ bụ m nwe anụ ọhịa niile dị n’oké ọhịa,+Bụ́ anụmanụ ndị nọ n’elu otu puku ugwu.+ Abụ Ọma 51:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ihi na ịchụrụ gị àjà adịghị atọ gị ụtọ—ma ọ́ bụghị ya, m gaara achụ ya;+Àjà a na-esurecha n’ọkụ adịghị atọ gị ụtọ.+ Ezikiel 16:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ị na-ewerekwa uwe gị a kpara ihe kpuchie ha; ị na-edebekwa mmanụ m na ihe nsure ọkụ m na-esi ísì ụtọ+ n’ihu ha.
16 N’ihi na ịchụrụ gị àjà adịghị atọ gị ụtọ—ma ọ́ bụghị ya, m gaara achụ ya;+Àjà a na-esurecha n’ọkụ adịghị atọ gị ụtọ.+
18 Ị na-ewerekwa uwe gị a kpara ihe kpuchie ha; ị na-edebekwa mmanụ m na ihe nsure ọkụ m na-esi ísì ụtọ+ n’ihu ha.