Jeremaya 9:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 N’ihi na ọ bụ ákwá arịrị ka a nụrụ site na Zayọn, sị:+ “Lee otú e si bukọrọ ihe anyị nwere!+ Lee otú ihere si mee anyị! N’ihi na anyị ahapụwo ala anyị; n’ihi na ha akụtuwo ebe obibi anyị.”+ Jeremaya 10:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ihi na nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Lee, m ga-agbapụ ndị bi n’ụwa dị ka nkume n’oge a,+ m ga-akpatara ha ahụhụ ka ha wee hụ ya.”+
19 N’ihi na ọ bụ ákwá arịrị ka a nụrụ site na Zayọn, sị:+ “Lee otú e si bukọrọ ihe anyị nwere!+ Lee otú ihere si mee anyị! N’ihi na anyị ahapụwo ala anyị; n’ihi na ha akụtuwo ebe obibi anyị.”+
18 N’ihi na nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Lee, m ga-agbapụ ndị bi n’ụwa dị ka nkume n’oge a,+ m ga-akpatara ha ahụhụ ka ha wee hụ ya.”+