2 Samuel 22:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ụwa wee malite ịṅagharị na ịma jijiji;+Ntọala eluigwe wee maa jijiji,+Ha wee na-aṅagharị n’ihi na a kpasuwo ya iwe.+ Abụ Ọma 68:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ala mara jijiji,+Chineke mekwara ka mmiri si n’eluigwe zoo;+Chineke, bụ́ Chineke Izrel+ mere ka Saịnaị nke a maa jijiji.+ Abụ Ọma 97:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ugwu dị iche iche gbazekwara dị ka mgbá aṅụ n’ihi Jehova,+N’ihi Onyenwe ụwa dum.+ Ndị Hibru 12:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 N’oge ahụ, olu ya mere ka ụwa maa jijiji,+ ma ugbu a, o kwewo nkwa, sị: “Ọ ka fọrọ otu ugboro m ga-eme ka ọgba aghara dị, ọ bụghị naanị n’ụwa kamakwa n’eluigwe.”+
8 Ụwa wee malite ịṅagharị na ịma jijiji;+Ntọala eluigwe wee maa jijiji,+Ha wee na-aṅagharị n’ihi na a kpasuwo ya iwe.+
8 Ala mara jijiji,+Chineke mekwara ka mmiri si n’eluigwe zoo;+Chineke, bụ́ Chineke Izrel+ mere ka Saịnaị nke a maa jijiji.+
26 N’oge ahụ, olu ya mere ka ụwa maa jijiji,+ ma ugbu a, o kwewo nkwa, sị: “Ọ ka fọrọ otu ugboro m ga-eme ka ọgba aghara dị, ọ bụghị naanị n’ụwa kamakwa n’eluigwe.”+