Abụ Ọma 18:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ụwa wee malite ịṅagharị na ịma jijiji,+Ntọala nke ugwu dị iche iche mekwara mkpatụ,+Ha nọkwa na-aṅagharị ihu na azụ n’ihi na a kpasuru ya iwe.+ Abụ Ọma 77:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ụda égbè eluigwe gị dị ka ụda ụkwụ ụgbọ ịnyịnya;+Àmụ̀mà emewo ka ìhè dị n’elu ala;+Ụwa mere mkpatụ, malitekwa ịma jijiji.+ Abụ Ọma 97:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Àmụ̀mà ya mere ka ìhè dị n’elu ala;+Ụwa hụrụ ya wee nọrọ n’oké ihe mgbu.+
7 Ụwa wee malite ịṅagharị na ịma jijiji,+Ntọala nke ugwu dị iche iche mekwara mkpatụ,+Ha nọkwa na-aṅagharị ihu na azụ n’ihi na a kpasuru ya iwe.+
18 Ụda égbè eluigwe gị dị ka ụda ụkwụ ụgbọ ịnyịnya;+Àmụ̀mà emewo ka ìhè dị n’elu ala;+Ụwa mere mkpatụ, malitekwa ịma jijiji.+