Maịka 4:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Nọrọ n’oké ihe mgbu, gị ada bụ́ Zayọn, dị ka nwaanyị nke na-amụ nwa,+ n’ihi na ị ga-esi n’obodo pụọ, ị ga-ebikwa n’ọhịa.+ Ị ga-erukwa Babịlọn.+ Ọ bụ n’ebe ahụ ka a ga-anapụta gị.+ Ọ bụ n’ebe ahụ ka Jehova ga-agbapụta gị n’aka ndị iro gị.+ Luk 1:68 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 68 “Ka Jehova bụ́ Chineke Izrel bụrụ onye a gọziri agọzi,+ n’ihi na o lebaworo ndị ya+ anya wee napụta ha.+
10 Nọrọ n’oké ihe mgbu, gị ada bụ́ Zayọn, dị ka nwaanyị nke na-amụ nwa,+ n’ihi na ị ga-esi n’obodo pụọ, ị ga-ebikwa n’ọhịa.+ Ị ga-erukwa Babịlọn.+ Ọ bụ n’ebe ahụ ka a ga-anapụta gị.+ Ọ bụ n’ebe ahụ ka Jehova ga-agbapụta gị n’aka ndị iro gị.+
68 “Ka Jehova bụ́ Chineke Izrel bụrụ onye a gọziri agọzi,+ n’ihi na o lebaworo ndị ya+ anya wee napụta ha.+