Ọpụpụ 29:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 “M ga-apụta ìhè n’ebe ahụ n’ihu ụmụ Izrel, ebube m ga-emekwa ka ọ dị nsọ.+ Abụ Ọma 29:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Olu Jehova na-eme ka ime malite ime nne ele,+Na-emekwa ka oké ọhịa tọgbọrọ n’efu.+N’ụlọ nsọ ya kwa, onye ọ bụla na-asị: “Ebube!”+ Aịzaya 60:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 “Ebube Lebanọn, bụ́ osisi junipa, osisi ash, na osisi saịpres, ga-abịara gị n’otu mgbe ahụ,+ iji chọọ ebe nsọ m mma;+ m ga-emekwa ka ebe m gbakwasịrị ụkwụ dị ebube.+
9 Olu Jehova na-eme ka ime malite ime nne ele,+Na-emekwa ka oké ọhịa tọgbọrọ n’efu.+N’ụlọ nsọ ya kwa, onye ọ bụla na-asị: “Ebube!”+
13 “Ebube Lebanọn, bụ́ osisi junipa, osisi ash, na osisi saịpres, ga-abịara gị n’otu mgbe ahụ,+ iji chọọ ebe nsọ m mma;+ m ga-emekwa ka ebe m gbakwasịrị ụkwụ dị ebube.+