Levitikọs 19:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “‘Unu ezula ohi,+ unu aghọla aghụghọ,+ unu emesola mmadụ ibe unu ihe n’ụzọ aghụghọ.+ Ilu 12:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ọ bụ egbugbere ọnụ eziokwu+ ka a ga-eme ka o guzosie ike ruo mgbe ebighị ebi,+ ma ire okwu ụgha ga-adịru naanị nwa mgbe nta.+ Jeremaya 9:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 onye ọ bụla na-ejikwa enyi ya egwuri egwu;+ ha adịghị ekwu eziokwu ma ọlị. Ha akụziworo ire ha ikwu okwu ụgha.+ Ha emekatala ihe ọjọọ ike gwụ ha.+ Ndị Efesọs 4:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Kama n’ikwu eziokwu,+ ka anyị site n’ịhụnanya tolite+ n’ihe niile n’ime onye ahụ bụ́ isi,+ ya bụ, Kraịst. Ndị Efesọs 4:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ya mere, ebe unu hapụworo okwu ụgha,+ ka onye ọ bụla n’ime unu na-agwa onye agbata obi ya eziokwu,+ n’ihi na anyị bụ akụkụ dị iche iche nke otu ahụ́.+
19 Ọ bụ egbugbere ọnụ eziokwu+ ka a ga-eme ka o guzosie ike ruo mgbe ebighị ebi,+ ma ire okwu ụgha ga-adịru naanị nwa mgbe nta.+
5 onye ọ bụla na-ejikwa enyi ya egwuri egwu;+ ha adịghị ekwu eziokwu ma ọlị. Ha akụziworo ire ha ikwu okwu ụgha.+ Ha emekatala ihe ọjọọ ike gwụ ha.+
15 Kama n’ikwu eziokwu,+ ka anyị site n’ịhụnanya tolite+ n’ihe niile n’ime onye ahụ bụ́ isi,+ ya bụ, Kraịst.
25 Ya mere, ebe unu hapụworo okwu ụgha,+ ka onye ọ bụla n’ime unu na-agwa onye agbata obi ya eziokwu,+ n’ihi na anyị bụ akụkụ dị iche iche nke otu ahụ́.+