1 Samuel 15:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Samuel wee sị: “Àjà nsure ọkụ na àjà nkịtị hà na-atọ Jehova ụtọ+ dị ka irube isi n’ihe Jehova kwuru? Lee! Irube isi+ dị mma karịa àjà,+ ịṅa ntị dịkwa mma karịa abụba+ ebule; Emọs 5:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ma, ọ bụrụ na unu achụọrọ m àjà a na-esurecha n’ọkụ,+ ọbụna nye m onyinye maka inweta ihu ọma, ha agaghị atọ m ụtọ,+ m gaghịkwa ele àjà udo nke unu ji anụ mara abụba na-achụ anya.+
22 Samuel wee sị: “Àjà nsure ọkụ na àjà nkịtị hà na-atọ Jehova ụtọ+ dị ka irube isi n’ihe Jehova kwuru? Lee! Irube isi+ dị mma karịa àjà,+ ịṅa ntị dịkwa mma karịa abụba+ ebule;
22 Ma, ọ bụrụ na unu achụọrọ m àjà a na-esurecha n’ọkụ,+ ọbụna nye m onyinye maka inweta ihu ọma, ha agaghị atọ m ụtọ,+ m gaghịkwa ele àjà udo nke unu ji anụ mara abụba na-achụ anya.+