Ọrụ Ndịozi 20:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Amaara m na mgbe m pụsịrị, anụ ọhịa wolf+ ndị obi tara mmiri ga-abata n’etiti unu, ha agaghịkwa emere ìgwè atụrụ ahụ ebere, 1 Timoti 4:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Otú ọ dị, okwu nke si n’ike mmụọ nsọ kwuru hoo haa na n’oge ikpeazụ,+ ụfọdụ ga-adapụ+ n’okwukwe, na-aṅa ntị n’okwu nduhie ndị si n’aka mmụọ+ na ozizi ndị mmụọ ọjọọ,+
29 Amaara m na mgbe m pụsịrị, anụ ọhịa wolf+ ndị obi tara mmiri ga-abata n’etiti unu, ha agaghịkwa emere ìgwè atụrụ ahụ ebere,
4 Otú ọ dị, okwu nke si n’ike mmụọ nsọ kwuru hoo haa na n’oge ikpeazụ,+ ụfọdụ ga-adapụ+ n’okwukwe, na-aṅa ntị n’okwu nduhie ndị si n’aka mmụọ+ na ozizi ndị mmụọ ọjọọ,+