Mak 15:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Ka Kraịst bụ́ Eze Izrel si n’osisi ịta ahụhụ rịdata ugbu a, ka anyị wee hụ ma kwere.”+ Ọbụna ndị ahụ a kpọgidekọrọ ya na ha n’osisi nọ na-akọcha ya.+ Luk 23:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Ma otu n’ime ndị ajọ omume ahụ a kwụwara n’elu osisi malitere ịkparị+ ya, sị: “Ị bụ Kraịst, ka ọ̀ bụ na ị bụghị? Zọpụta onwe gị, zọpụtakwa anyị.”
32 Ka Kraịst bụ́ Eze Izrel si n’osisi ịta ahụhụ rịdata ugbu a, ka anyị wee hụ ma kwere.”+ Ọbụna ndị ahụ a kpọgidekọrọ ya na ha n’osisi nọ na-akọcha ya.+
39 Ma otu n’ime ndị ajọ omume ahụ a kwụwara n’elu osisi malitere ịkparị+ ya, sị: “Ị bụ Kraịst, ka ọ̀ bụ na ị bụghị? Zọpụta onwe gị, zọpụtakwa anyị.”