Matiu 26:68 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 68 sị ya: “Buoro anyị amụma, gị bụ́ Kraịst.+ Ọ̀ bụ onye tiri gị ihe?”+ Matiu 27:44 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 Otú ahụkwa ka ọbụna ndị ahụ na-apụnara mmadụ ihe a kpọgidekọrọ ya na ha n’osisi malitere ịkọcha ya.+ Mak 15:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Ka Kraịst bụ́ Eze Izrel si n’osisi ịta ahụhụ rịdata ugbu a, ka anyị wee hụ ma kwere.”+ Ọbụna ndị ahụ a kpọgidekọrọ ya na ha n’osisi nọ na-akọcha ya.+
44 Otú ahụkwa ka ọbụna ndị ahụ na-apụnara mmadụ ihe a kpọgidekọrọ ya na ha n’osisi malitere ịkọcha ya.+
32 Ka Kraịst bụ́ Eze Izrel si n’osisi ịta ahụhụ rịdata ugbu a, ka anyị wee hụ ma kwere.”+ Ọbụna ndị ahụ a kpọgidekọrọ ya na ha n’osisi nọ na-akọcha ya.+