Matiu 5:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ma ana m asị unu na onye ọ bụla nke na-ele nwaanyị anya,+ o wee gụọ ya agụụ ka ya na ya nwee mmekọahụ,+ ọ kwasowo ya iko n’obi ya.+ Matiu 20:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Iwu ọ́ kwadoghị ka m jiri ihe ndị bụ́ nke m mee ihe m chọrọ? Ka ị̀ na-emere m anyaụfụ*+ maka na m bụ ezi mmadụ?’+ Mak 7:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 ịkwa iko nke di ma ọ bụ nwunye, inwe anyaukwu,+ ajọ omume, aghụghọ, omume rụrụ arụ,+ anyaụfụ, nkwulu, mpako, enweghị ezi uche. 2 Pita 2:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ha nwere anya jupụtara n’ịkwa iko,+ ha enweghị ike isepụ aka ná mmehie,+ ha na-aratakwa mkpụrụ obi ndị na-akwụsighị ike. Ha nwere obi a zụrụ azụ n’anyaukwu.+ Ha bụ ụmụ a bụrụ ọnụ.+
28 Ma ana m asị unu na onye ọ bụla nke na-ele nwaanyị anya,+ o wee gụọ ya agụụ ka ya na ya nwee mmekọahụ,+ ọ kwasowo ya iko n’obi ya.+
15 Iwu ọ́ kwadoghị ka m jiri ihe ndị bụ́ nke m mee ihe m chọrọ? Ka ị̀ na-emere m anyaụfụ*+ maka na m bụ ezi mmadụ?’+
22 ịkwa iko nke di ma ọ bụ nwunye, inwe anyaukwu,+ ajọ omume, aghụghọ, omume rụrụ arụ,+ anyaụfụ, nkwulu, mpako, enweghị ezi uche.
14 Ha nwere anya jupụtara n’ịkwa iko,+ ha enweghị ike isepụ aka ná mmehie,+ ha na-aratakwa mkpụrụ obi ndị na-akwụsighị ike. Ha nwere obi a zụrụ azụ n’anyaukwu.+ Ha bụ ụmụ a bụrụ ọnụ.+