Job 38:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Ònye na-akwadebere ugoloọma nri ya+Mgbe ụmụ ya na-etiku Chineke maka enyemaka,Mgbe ha na-awagharị n’ihi na ihe ha ga-eri adịghị? Abụ Ọma 147:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ na-enye anụmanụ ihe oriri ha,+Na-enyekwa ụmụ ugoloọma na-ebeku ya ihe oriri.+ Matiu 10:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ọ̀ bụ na a dịghị ere nza abụọ otu mkpụrụ ego nke ga-azụtali naanị ihe dị nta?+ Ma o nweghị otu n’ime ha ga-ada n’ala, Nna unu aghara ịma.+ Luk 12:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Rịbanụ ama nke ọma na ugoloọma+ adịghị akụ mkpụrụ, ha adịghịkwa ewe ihe ubi, ha enweghịkwa ọba ma ọ bụ ụlọ nkwakọba ihe, ma Chineke na-enye ha nri. Ọ̀ bụ na unu adịghị oké ọnụ ahịa karịa nnụnụ?”+
41 Ònye na-akwadebere ugoloọma nri ya+Mgbe ụmụ ya na-etiku Chineke maka enyemaka,Mgbe ha na-awagharị n’ihi na ihe ha ga-eri adịghị?
29 Ọ̀ bụ na a dịghị ere nza abụọ otu mkpụrụ ego nke ga-azụtali naanị ihe dị nta?+ Ma o nweghị otu n’ime ha ga-ada n’ala, Nna unu aghara ịma.+
24 Rịbanụ ama nke ọma na ugoloọma+ adịghị akụ mkpụrụ, ha adịghịkwa ewe ihe ubi, ha enweghịkwa ọba ma ọ bụ ụlọ nkwakọba ihe, ma Chineke na-enye ha nri. Ọ̀ bụ na unu adịghị oké ọnụ ahịa karịa nnụnụ?”+