2 Samuel 24:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Devid wee sị Gad: “Ọ na-ewute m nke ukwuu. Biko, ka anyị daba n’aka Jehova,+ n’ihi na ebere ya dị ukwuu;+ ma ka m ghara ịdaba n’aka mmadụ.”+ Matiu 20:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “Lee! Anyị na-agbago Jeruselem, a ga-enyefe Nwa nke mmadụ n’aka ndị isi nchụàjà na ndị odeakwụkwọ, ha ga-amakwa ya ikpe ọnwụ,+ Mak 9:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 N’ihi na ọ nọ na-akụziri ndị na-eso ụzọ ya ihe ma na-asị ha: “A ga-enyefe Nwa nke mmadụ n’aka ndị mmadụ, ha ga-egbukwa ya,+ ma, n’agbanyeghị na a ga-egbu ya, ọ ga-ebili mgbe ụbọchị atọ gasịrị.”+ Luk 9:44 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 “Ka okwu ndị a baa unu ná ntị, n’ihi na a kawo ya aka na a gaje inyefe Nwa nke mmadụ n’aka ndị mmadụ.”+
14 Devid wee sị Gad: “Ọ na-ewute m nke ukwuu. Biko, ka anyị daba n’aka Jehova,+ n’ihi na ebere ya dị ukwuu;+ ma ka m ghara ịdaba n’aka mmadụ.”+
18 “Lee! Anyị na-agbago Jeruselem, a ga-enyefe Nwa nke mmadụ n’aka ndị isi nchụàjà na ndị odeakwụkwọ, ha ga-amakwa ya ikpe ọnwụ,+
31 N’ihi na ọ nọ na-akụziri ndị na-eso ụzọ ya ihe ma na-asị ha: “A ga-enyefe Nwa nke mmadụ n’aka ndị mmadụ, ha ga-egbukwa ya,+ ma, n’agbanyeghị na a ga-egbu ya, ọ ga-ebili mgbe ụbọchị atọ gasịrị.”+
44 “Ka okwu ndị a baa unu ná ntị, n’ihi na a kawo ya aka na a gaje inyefe Nwa nke mmadụ n’aka ndị mmadụ.”+