Matiu 10:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ya mere, unu atụla ha egwu; n’ihi na ọ dịghị ihe ọ bụla e kpuchiri ekpuchi nke a na-agaghị ekpughe, ọ dịghịkwa ihe nzuzo nke a na-agaghị amata.+ Luk 12:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ma ọ dịghị ihe ọ bụla e zochiri nke ọma nke a na-agaghị ekpughe, ọ dịghịkwa ihe nzuzo nke a na-agaghị amata.+ Ọrụ Ndịozi 4:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ma anyị onwe anyị apụghị ịkwụsị ikwu banyere ihe ndị anyị hụrụ na ihe ndị anyị nụrụ.”+ 1 Timoti 5:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Otú ahụkwa, ọrụ ọma na-apụta ìhè n’ihu ọha,+ a pụghịkwa ịnọgide na-ezochi ndị+ na-apụtaghị ìhè. 1 Jọn 1:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 (ee, e mere ka ndụ ahụ pụta ìhè,+ anyị ahụwo ya ma na-agba àmà,+ na-akọkwara unu banyere ndụ ebighị ebi+ ahụ nke si n’aka Nna ahụ, nke e mere ka ọ pụta ìhè n’ebe anyị nọ,)
26 Ya mere, unu atụla ha egwu; n’ihi na ọ dịghị ihe ọ bụla e kpuchiri ekpuchi nke a na-agaghị ekpughe, ọ dịghịkwa ihe nzuzo nke a na-agaghị amata.+
2 Ma ọ dịghị ihe ọ bụla e zochiri nke ọma nke a na-agaghị ekpughe, ọ dịghịkwa ihe nzuzo nke a na-agaghị amata.+
2 (ee, e mere ka ndụ ahụ pụta ìhè,+ anyị ahụwo ya ma na-agba àmà,+ na-akọkwara unu banyere ndụ ebighị ebi+ ahụ nke si n’aka Nna ahụ, nke e mere ka ọ pụta ìhè n’ebe anyị nọ,)