Matiu 20:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 O wee sị ha: “Unu ga-aṅụ iko m,+ ma ọ bụghị m na-eme ka a nọdụ n’aka nri m na n’aka ekpe m, kama ọ dịịrị ndị Nna m kwadebeere ya.”+ Ọrụ Ndịozi 12:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O ji mma agha+ gbuo Jems nwanne Jọn.+ Mkpughe 1:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Mụ onwe m bụ́ Jọn, nwanna unu na onye unu na ya na-eketa òkè ná mkpagbu+ na alaeze+ na ntachi obi+ ná mmekọrịta anyị na Jizọs,+ wee nọrọ n’agwaetiti a na-akpọ Patmọs n’ihi ikwu banyere Chineke na ịgbara Jizọs àmà.+
23 O wee sị ha: “Unu ga-aṅụ iko m,+ ma ọ bụghị m na-eme ka a nọdụ n’aka nri m na n’aka ekpe m, kama ọ dịịrị ndị Nna m kwadebeere ya.”+
9 Mụ onwe m bụ́ Jọn, nwanna unu na onye unu na ya na-eketa òkè ná mkpagbu+ na alaeze+ na ntachi obi+ ná mmekọrịta anyị na Jizọs,+ wee nọrọ n’agwaetiti a na-akpọ Patmọs n’ihi ikwu banyere Chineke na ịgbara Jizọs àmà.+