2 Ihe E Mere 15:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ma unu onwe unu, nweenụ obi ike,+ unu enwela nkụda aka,+ n’ihi na unu ga-enweta ụgwọ ọrụ maka ọrụ unu.”+ Ndị Rom 5:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ bụghịkwa naanị nke ahụ, kama ka anyị na-aṅụrị ọṅụ mgbe anyị nọ ná mkpagbu,+ ebe anyị maara na mkpagbu na-arụpụta ntachi obi;+ Ndị Hibru 10:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 N’ihi na ntachi obi dị unu mkpa,+ ka unu wee nata mmezu nke nkwa ahụ,+ mgbe unu mesịrị uche Chineke.+ 2 Pita 1:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 n’ihe ọmụma unu, tụkwasịnụ njide onwe onye, ná njide onwe onye unu,+ tụkwasịnụ ntachi obi, ná ntachi obi unu, tụkwasịnụ nsọpụrụ Chineke,+
7 Ma unu onwe unu, nweenụ obi ike,+ unu enwela nkụda aka,+ n’ihi na unu ga-enweta ụgwọ ọrụ maka ọrụ unu.”+
3 Ọ bụghịkwa naanị nke ahụ, kama ka anyị na-aṅụrị ọṅụ mgbe anyị nọ ná mkpagbu,+ ebe anyị maara na mkpagbu na-arụpụta ntachi obi;+
36 N’ihi na ntachi obi dị unu mkpa,+ ka unu wee nata mmezu nke nkwa ahụ,+ mgbe unu mesịrị uche Chineke.+
6 n’ihe ọmụma unu, tụkwasịnụ njide onwe onye, ná njide onwe onye unu,+ tụkwasịnụ ntachi obi, ná ntachi obi unu, tụkwasịnụ nsọpụrụ Chineke,+