Matiu 26:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Na-echenụ nche+ ma na-ekpe ekpere+ mgbe niile, ka unu wee ghara ịbanye n’ọnwụnwa.+ N’ezie, mmụọ dị njikere, ma anụ ahụ́ adịghị ike.”+ Mak 14:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Na-echenụ nche, na-ekpekwanụ ekpere,+ ka unu wee ghara ịbanye n’ọnwụnwa. N’ezie, mmụọ dị njikere, ma anụ ahụ́ adịghị ike.”+ Luk 22:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 o wee sị ha: “Gịnị mere unu ji ehi ụra? Bilienụ, na-ekpekwanụ ekpere, ka unu wee ghara ịbanye n’ọnwụnwa.”+
41 Na-echenụ nche+ ma na-ekpe ekpere+ mgbe niile, ka unu wee ghara ịbanye n’ọnwụnwa.+ N’ezie, mmụọ dị njikere, ma anụ ahụ́ adịghị ike.”+
38 Na-echenụ nche, na-ekpekwanụ ekpere,+ ka unu wee ghara ịbanye n’ọnwụnwa. N’ezie, mmụọ dị njikere, ma anụ ahụ́ adịghị ike.”+
46 o wee sị ha: “Gịnị mere unu ji ehi ụra? Bilienụ, na-ekpekwanụ ekpere, ka unu wee ghara ịbanye n’ọnwụnwa.”+