Matiu 3:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Mụ onwe m ji mmiri na-eme unu baptizim+ n’ihi nchegharị unu;+ ma onye ahụ nke na-abịa+ n’azụ m ka m ike, onye m na-erughị eru iyipụ akpụkpọ ụkwụ ya.+ Onye ahụ ga-eji mmụọ nsọ+ na ọkụ+ mee unu baptizim. Mak 1:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Eji m mmiri mee unu baptizim, ma ọ ga-eji mmụọ nsọ mee unu baptizim.”+ Ọrụ Ndịozi 2:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ha niile wee jupụta na mmụọ nsọ,+ malite ikwu okwu n’asụsụ+ dị iche iche, dị nnọọ ka mmụọ nsọ nọ na-enye ha ike ikwu okwu.
11 Mụ onwe m ji mmiri na-eme unu baptizim+ n’ihi nchegharị unu;+ ma onye ahụ nke na-abịa+ n’azụ m ka m ike, onye m na-erughị eru iyipụ akpụkpọ ụkwụ ya.+ Onye ahụ ga-eji mmụọ nsọ+ na ọkụ+ mee unu baptizim.
4 Ha niile wee jupụta na mmụọ nsọ,+ malite ikwu okwu n’asụsụ+ dị iche iche, dị nnọọ ka mmụọ nsọ nọ na-enye ha ike ikwu okwu.