Ọpụpụ 22:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 “Ọ bụrụ na ị gbazinye otu n’ime ndị m ego, bụ́ onye nọ n’ahụhụ,+ nke bi gị nso, abụrụla ya onye na-anara ọmụrụ nwa. Unu anala ya ọmụrụ nwa.+ Levitikọs 25:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Enyela ya ego wee chọọ ka o nye gị ọmụrụ nwa,+ enyekwala ya ihe oriri gị wee nara ya ụma. Diuterọnọmi 23:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 I nwere ike ịnara onye mba ọzọ+ ọmụrụ nwa, ma anala nwanne gị ọmụrụ nwa;+ ka Jehova bụ́ Chineke gị wee gọzie gị n’ihe ọ bụla ị na-eme n’ala ahụ ị na-abanye inweta.+ Abụ Ọma 37:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ọ na-eme amara ogologo ụbọchị dum, na-agbazinyekwa ihe,+N’ihi ya, ụmụ ya ga-enweta ngọzi.+
25 “Ọ bụrụ na ị gbazinye otu n’ime ndị m ego, bụ́ onye nọ n’ahụhụ,+ nke bi gị nso, abụrụla ya onye na-anara ọmụrụ nwa. Unu anala ya ọmụrụ nwa.+
20 I nwere ike ịnara onye mba ọzọ+ ọmụrụ nwa, ma anala nwanne gị ọmụrụ nwa;+ ka Jehova bụ́ Chineke gị wee gọzie gị n’ihe ọ bụla ị na-eme n’ala ahụ ị na-abanye inweta.+