12 na-echere+ ma na-eburu ọbịbịa* nke ụbọchị Jehova n’uche,+ nke ga-eme ka eluigwe ree ọkụ wee gbazee,+ ihe ndị dị n’eluigwe na ụwa ga-adịkwa oké ọkụ wee gbazee!
3 Ya mere, na-echeta ihe ị natara+ na ihe ị nụrụ, na-edebekwa ya,+ ma chegharịa.+ N’ezie, ọ bụrụ na i tetaghị,+ m ga-abịa dị ka onye ohi,+ ị gaghịkwa ama oge awa m ga-abịakwasị gị.+