Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Aịzaya 53:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 5 Ma a mara ya ube+ n’ihi mmebi iwu anyị;+ a nọkwa na-echi ya ọnụ n’ala n’ihi njehie anyị.+ A pịara ya ụtarị nke ga-eme ka anyị nwee udo,+ a gwọrọ anyị+ n’ihi ọnyá ya.+

  • Zekaraya 12:10
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 10 “M ga-awụsa ụlọ Devid, wụsakwa ndị bi na Jeruselem mmụọ amara+ na nke arịrịọ,+ ha ga-elegide anya n’Onye ahụ ha mara ube,+ ha ga-etikwara Ya mkpu arịrị otú a na-eti n’ihi ọnwụ nke nwa nwoke a mụrụ naanị ya; ha ga-akwara ya ákwá arịrị dị ilu dị ka mgbe a na-akwa ákwá arịrị dị ilu n’ihi ọnwụ nke nwa e bu ụzọ mụọ.+

  • Matiu 27:49
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 49 Ma ndị ọzọ n’ime ha sịrị: “Hapụnụ ya! Ka anyị hụ ma Ịlaịja ọ̀ ga-abịa zọpụta ya.”+ [Nwoke ọzọ buuru ube maa ya n’akụkụ, ọbara na mmiri wee gbapụta.]*+

  • Jọn 20:25
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 25 Ya mere, ndị ọzọ bụ́ ndị na-eso ụzọ Jizọs sịrị ya: “Anyị hụrụ Onyenwe anyị!” Ma ọ sịrị ha: “Ọ bụrụ na mụ ahụghị apa ntu n’aka ya, rụnyekwa mkpịsị aka m n’apa ntu ndị ahụ, rụnyekwa aka m n’akụkụ ya,+ agaghị m ekweta ma ọlị.”+

  • Mkpughe 1:7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 7 Lee! Ọ na-abịa n’ígwé ojii,+ anya niile ga-ahụ ya,+ ndị mara ya ube+ ga-ahụkwa ya; ebo niile nke ụwa ga-etikwa aka n’obi n’iru uju n’ihi ya.+ Ee, Amen.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya