Jọn 11:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Jizọs sịrị ya: “Abụ m mbilite n’ọnwụ na ndụ.+ Onye nwere okwukwe n’ebe m nọ, ọ bụrụgodị na ọ nwụọ, ọ ga-adị ndụ ọzọ;+ Mkpughe 1:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 na onye dị ndụ;+ aghọkwara m onye nwụrụ anwụ,+ ma, lee! ana m adị ndụ ruo mgbe niile ebighị ebi,+ achịkwa m mkpịsị ugodi nke ọnwụ+ na nke Hedis.+
25 Jizọs sịrị ya: “Abụ m mbilite n’ọnwụ na ndụ.+ Onye nwere okwukwe n’ebe m nọ, ọ bụrụgodị na ọ nwụọ, ọ ga-adị ndụ ọzọ;+
18 na onye dị ndụ;+ aghọkwara m onye nwụrụ anwụ,+ ma, lee! ana m adị ndụ ruo mgbe niile ebighị ebi,+ achịkwa m mkpịsị ugodi nke ọnwụ+ na nke Hedis.+