6 bụ́ onye meworo n’ezie ka anyị ruo eru nke ọma ịbụ ndị ozi nke ọgbụgba ndụ ọhụrụ,+ ọ bụghị nke iwu e dere ede,+ kama nke mmụọ nsọ;+ n’ihi na iwu e dere ede na-ama ikpe ọnwụ,+ ma mmụọ nsọ na-eme ka a dị ndụ.+
8 n’ihi na onye na-agha mkpụrụ maka anụ ahụ́ ya ga-aghọrọ ire ure site n’anụ ahụ́ ya,+ ma onye na-agha mkpụrụ maka mmụọ nsọ+ ga-aghọrọ ndụ ebighị ebi site na mmụọ nsọ.+