24Mgbe ụbọchị ise gafere, Ananayas+ bụ́ nnukwu onye nchụàjà bịara, ya na ndị okenye ụfọdụ, tinyere ọkà okwu ihu ọha, onye a na-akpọ Tetọlọs, ha wee kọọrọ+ gọvanọ+ akụkọ ọjọọ banyere Pọl.
16 Ma azara m ha na ọ bụghị ụkpụrụ ndị Rom inyefe onye ọ bụla iji nweta ihu ọma tupu onye ahụ a na-ebo ebubo ezute ndị na-ebo ya ebubo+ ihu na ihu ma nweta ohere ikwu okwu iji zara ọnụ ya n’ihe metụtara mkpesa a na-eme.