Luk 8:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ma ndị ahụ dara n’ala dị mma bụ ndị na-ejigide okwu ahụ mgbe ha ji ezi obi nke dị mma+ nụ ya wee jiri ntachi obi na-amị mkpụrụ.+ 2 Ndị Kọrịnt 5:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 ya bụ, na Chineke si n’aka Kraịst+ na-eme ka ya+ na ụwa+ dị ná mma, n’agụrụghị ha njehie ha,+ o nyefekwara n’aka anyị okwu+ nke ime ka a dị ná mma.+
15 Ma ndị ahụ dara n’ala dị mma bụ ndị na-ejigide okwu ahụ mgbe ha ji ezi obi nke dị mma+ nụ ya wee jiri ntachi obi na-amị mkpụrụ.+
19 ya bụ, na Chineke si n’aka Kraịst+ na-eme ka ya+ na ụwa+ dị ná mma, n’agụrụghị ha njehie ha,+ o nyefekwara n’aka anyị okwu+ nke ime ka a dị ná mma.+