Abụ Ọma 109:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ka ha na-akọcha m,+Ma, ka gị onwe gị na-agọzi m.+Ha ebiliwo, ma ka ihere mee ha,+Ka ohu gị ṅụrịakwa ọṅụ.+ Ndị Rom 12:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Na-agọzinụ ndị na-akpagbu unu;+ na-agọzinụ+ ndị mmadụ, unu abụkwala ha ọnụ.+ 1 Pita 3:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 unu ejila ihe ọjọọ akwụ ụgwọ ihe ọjọọ,+ unu ejila nkwujọ akwụ ụgwọ nkwujọ,+ kama nke ahụ, na-agọzinụ+ ndị mmadụ, n’ihi na a kpọrọ unu ka unu soro ụzọ a, ka unu wee keta ngọzi.
28 Ka ha na-akọcha m,+Ma, ka gị onwe gị na-agọzi m.+Ha ebiliwo, ma ka ihere mee ha,+Ka ohu gị ṅụrịakwa ọṅụ.+
9 unu ejila ihe ọjọọ akwụ ụgwọ ihe ọjọọ,+ unu ejila nkwujọ akwụ ụgwọ nkwujọ,+ kama nke ahụ, na-agọzinụ+ ndị mmadụ, n’ihi na a kpọrọ unu ka unu soro ụzọ a, ka unu wee keta ngọzi.