-
2 Ndị Kọrịnt 11:26Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
26 anọ m na njem ugboro ugboro, anọ m n’ihe ize ndụ n’osimiri, n’ihe ize ndụ n’aka ndị na-apụnara mmadụ ihe n’okporo ụzọ,+ n’ihe ize ndụ n’aka ndị agbụrụ m,+ n’ihe ize ndụ n’aka ndị mba ọzọ,+ n’ihe ize ndụ n’obodo ukwu,+ n’ihe ize ndụ n’ala ịkpa, n’ihe ize ndụ n’oké osimiri, n’ihe ize ndụ n’etiti ụmụnna ụgha,
-
-
Jud 4Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
4 Ihe mere m ji na-ede ya bụ na ụfọdụ ndị egbebatawo,+ bụ́ ndị Akwụkwọ Nsọ kara aka kemgbe ogologo oge gara aga+ na a ga-ama ha ikpe a,+ ndị na-adịghị asọpụrụ Chineke,+ ndị na-eme ka obiọma Chineke anyị nke na-erughịrị mmadụ bụrụ ihe ngọpụ maka omume rụrụ arụ,+ ndị na-agọnahụ+ onye naanị ya bụ Nna Nwe anyị+ na Onyenwe anyị,+ bụ́ Jizọs Kraịst.
-