2 Timoti 2:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ma zere okwu nzuzu nke na-emerụ ihe dị nsọ;+ n’ihi na ha ga-aghọwanye ndị na-adịghị asọpụrụ Chineke,+ Taịtọs 1:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ha na-ekwupụta n’ihu ọha na ha maara Chineke,+ ma ha na-agọnahụ ya site n’ọrụ ha,+ n’ihi na ha rụrụ arụ, bụrụkwa ndị nnupụisi na ndị a jụrụ ajụ+ n’ụdị ezi ọrụ ọ bụla.
16 Ma zere okwu nzuzu nke na-emerụ ihe dị nsọ;+ n’ihi na ha ga-aghọwanye ndị na-adịghị asọpụrụ Chineke,+
16 Ha na-ekwupụta n’ihu ọha na ha maara Chineke,+ ma ha na-agọnahụ ya site n’ọrụ ha,+ n’ihi na ha rụrụ arụ, bụrụkwa ndị nnupụisi na ndị a jụrụ ajụ+ n’ụdị ezi ọrụ ọ bụla.