5Ọ bụ n’ihi nnwere onwe dị otú ahụ ka Kraịst mere ka anyị nwere onwe anyị.+ Ya mere, guzosienụ ike,+ unu ekwekwala ka e jichie unu ọzọ na yok nke ịnọ n’ohu.+
16 Na-ebinụ ndụ dị ka ndị nweere onwe ha,+ ma ka nnwere onwe unu ghara ịbụ ihe unu ga-eji na-ekpuchi ihe ọjọọ,+ kama nwerenụ onwe unu dị ka ndị ohu Chineke.+