Ndị Galeshia 4:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Otú o sina dị, mgbe unu na-amaghị Chineke,+ ọ bụ mgbe ahụ ka unu bụ ohu nke ndị na-abụghị chi n’ezie.+ Ndị Efesọs 2:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 na unu enweghị Kraịst+ n’oge ahụ, bụrụ ndị e kewapụrụ+ ná mba Izrel na ndị mba ọzọ n’ebe ọgbụgba ndụ nke nkwa+ ahụ dị, unu enweghịkwa olileanya,+ unu bụkwa ndị na-enweghị Chineke n’ụwa.+ Ndị Kọlọsi 1:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 N’ezie, unu ndị e kewapụrụ ekewapụ n’oge gara aga,+ ndị bụkwa ndị iro n’ihi na uche unu dị n’ọrụ ọjọọ,+
8 Otú o sina dị, mgbe unu na-amaghị Chineke,+ ọ bụ mgbe ahụ ka unu bụ ohu nke ndị na-abụghị chi n’ezie.+
12 na unu enweghị Kraịst+ n’oge ahụ, bụrụ ndị e kewapụrụ+ ná mba Izrel na ndị mba ọzọ n’ebe ọgbụgba ndụ nke nkwa+ ahụ dị, unu enweghịkwa olileanya,+ unu bụkwa ndị na-enweghị Chineke n’ụwa.+
21 N’ezie, unu ndị e kewapụrụ ekewapụ n’oge gara aga,+ ndị bụkwa ndị iro n’ihi na uche unu dị n’ọrụ ọjọọ,+