1 Ndị Kọrịnt 4:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ọ bụ ya mere m ji na-ezitere unu Timoti,+ ebe ọ bụ nwa m m hụrụ n’anya nke kwesịrị ntụkwasị obi+ n’ime Onyenwe anyị; ọ ga-echetakwara unu otú m si eme ihe n’ime Kraịst Jizọs,+ dị nnọọ ka m na-akụzi n’ebe niile n’ọgbakọ niile. 1 Ndị Kọrịnt 16:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Otú ọ dị, ọ bụrụ na Timoti+ abịarute, hụnụ na egwu ọ bụla atụghị ya n’etiti unu, n’ihi na ọ na-arụ ọrụ Jehova,+ ọbụna dị ka m na-arụ.
17 Ọ bụ ya mere m ji na-ezitere unu Timoti,+ ebe ọ bụ nwa m m hụrụ n’anya nke kwesịrị ntụkwasị obi+ n’ime Onyenwe anyị; ọ ga-echetakwara unu otú m si eme ihe n’ime Kraịst Jizọs,+ dị nnọọ ka m na-akụzi n’ebe niile n’ọgbakọ niile.
10 Otú ọ dị, ọ bụrụ na Timoti+ abịarute, hụnụ na egwu ọ bụla atụghị ya n’etiti unu, n’ihi na ọ na-arụ ọrụ Jehova,+ ọbụna dị ka m na-arụ.