Jọn 18:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Jizọs zara, sị:+ “Alaeze m abụghị nke ụwa a.+ A sị na alaeze m bụ nke ụwa a, ndị na-ejere m ozi gaara alụ ọgụ+ ka a ghara inyefe m n’aka ndị Juu. Otú ọ dị, alaeze m esighị n’ebe a.” Ndị Hibru 1:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ma ọ sịrị Ọkpara ahụ: “Chineke bụ ocheeze gị ruo mgbe niile ebighị ebi,+ mkpanaka alaeze+ gị bụkwa mkpanaka nke izi ezi.+
36 Jizọs zara, sị:+ “Alaeze m abụghị nke ụwa a.+ A sị na alaeze m bụ nke ụwa a, ndị na-ejere m ozi gaara alụ ọgụ+ ka a ghara inyefe m n’aka ndị Juu. Otú ọ dị, alaeze m esighị n’ebe a.”
8 Ma ọ sịrị Ọkpara ahụ: “Chineke bụ ocheeze gị ruo mgbe niile ebighị ebi,+ mkpanaka alaeze+ gị bụkwa mkpanaka nke izi ezi.+