14 hichapụkwa+ ihe ahụ e ji aka dee+ nke gbara àmà megide anyị, nke iwu+ mejupụtara, nke na-emegidekwa anyị;+ O wepụwokwa ya n’ụzọ site n’ịkụgide+ ya n’osisi ịta ahụhụ ahụ.+
13 Mgbe ọ sịrị “ọgbụgba ndụ ọhụrụ,” o mewo ka nke mbụ bụrụ ihe oge ya gafeworo.+ Ma ihe ahụ e mere ka ọ bụrụ ihe oge ya gafeworo, nke mekwara ochie, fọrọ nke nta ka ọ pụọ n’anya.+