Matiu 17:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O wee nwoghaa n’ihu ha, ihu ya na-achakwa ka anyanwụ,+ uwe elu ya na-enwu gbaa dị ka ìhè.+ 2 Ndị Kọrịnt 3:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na ọ bụrụ na Iwu ahụ nke na-ekesa amamikpe+ dị ebube,+ nkesa ezi omume+ nwere ebube ka ukwuu.+
9 N’ihi na ọ bụrụ na Iwu ahụ nke na-ekesa amamikpe+ dị ebube,+ nkesa ezi omume+ nwere ebube ka ukwuu.+