Ọnụ Ọgụgụ 24:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 M ga-ahụ ya,+ ma ọ bụghị ugbu a;M ga-ahụ ya, ma ọ bụghị n’ebe dị nso.Kpakpando+ ga-esi na Jekọb pụta,Mkpanaka eze ga-esikwa n’Izrel pụta.+Ọ ga-etiwa agba ntị abụọ nke Moab,+Tiwaakwa okpokoro isi nke ụmụ mbibi niile. Mkpughe 2:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 m ga-enyekwa ya kpakpando ụtụtụ.+
17 M ga-ahụ ya,+ ma ọ bụghị ugbu a;M ga-ahụ ya, ma ọ bụghị n’ebe dị nso.Kpakpando+ ga-esi na Jekọb pụta,Mkpanaka eze ga-esikwa n’Izrel pụta.+Ọ ga-etiwa agba ntị abụọ nke Moab,+Tiwaakwa okpokoro isi nke ụmụ mbibi niile.