Ọnụ Ọgụgụ 24:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 M ga-ahụ ya,+ ma ọ bụghị ugbu a;M ga-ahụ ya, ma ọ bụghị n’ebe dị nso.Kpakpando+ ga-esi na Jekọb pụta,Mkpanaka eze ga-esikwa n’Izrel pụta.+Ọ ga-etiwa agba ntị abụọ nke Moab,+Tiwaakwa okpokoro isi nke ụmụ mbibi niile. Mkpughe 22:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “‘Mụ onwe m, bụ́ Jizọs, zigara mmụọ ozi m ka ọ gbaara unu àmà banyere ihe ndị a maka ọgbakọ ndị a. Abụ m mgbọrọgwụ+ Devid, bụrụkwa nwa ya.+ Abụkwa m kpakpando ụtụtụ nke na-enwu gbaa.’”+
17 M ga-ahụ ya,+ ma ọ bụghị ugbu a;M ga-ahụ ya, ma ọ bụghị n’ebe dị nso.Kpakpando+ ga-esi na Jekọb pụta,Mkpanaka eze ga-esikwa n’Izrel pụta.+Ọ ga-etiwa agba ntị abụọ nke Moab,+Tiwaakwa okpokoro isi nke ụmụ mbibi niile.
16 “‘Mụ onwe m, bụ́ Jizọs, zigara mmụọ ozi m ka ọ gbaara unu àmà banyere ihe ndị a maka ọgbakọ ndị a. Abụ m mgbọrọgwụ+ Devid, bụrụkwa nwa ya.+ Abụkwa m kpakpando ụtụtụ nke na-enwu gbaa.’”+