1 Ndị Kọrịnt 11:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 ma ọ bụrụ na nwaanyị enwee ogologo ntutu isi, ọ bụụrụ ya ihe ebube?+ N’ihi na e nyere ya ntutu isi ya n’ọnọdụ ákwà isi.+ Ndị Efesọs 5:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 N’eziokwu, dị ka ọgbakọ ahụ si na-edo onwe ya n’okpuru Kraịst, ka ndị bụ́ nwunye sikwa otú ahụ na-edo onwe ha n’okpuru di ha n’ihe niile.+
15 ma ọ bụrụ na nwaanyị enwee ogologo ntutu isi, ọ bụụrụ ya ihe ebube?+ N’ihi na e nyere ya ntutu isi ya n’ọnọdụ ákwà isi.+
24 N’eziokwu, dị ka ọgbakọ ahụ si na-edo onwe ya n’okpuru Kraịst, ka ndị bụ́ nwunye sikwa otú ahụ na-edo onwe ha n’okpuru di ha n’ihe niile.+