-
Ndị Hibru 9:4Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
4 Ihe dị ná nkebi a bụ ihe e ji ọlaedo mee e ji etinye insens*+ nakwa igbe ọgbụgba ndụ+ nke e ji ọlaedo machie ahụ́ ya niile.+ Ihe ndị dị n’ime igbe ọgbụgba ndụ ahụ bụ ite ọlaedo nke mana dị n’ime ya,+ mkpanaka Erọn nke wara okooko,+ na mbadamba nkume abụọ+ e dere ihe Chineke na ndị Izrel gbara ná ndụ.
-