Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Levitikọs 24:2, 3
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 2 “Nye ndị Izrel iwu ka ha wetara gị mmanụ oliv a na-agwaghị agwa a ga-eji na-amụ ọkụ, ka ọkụ* ndị ahụ* wee na-enwu mgbe niile.+ 3 Erọn ga-ahụ na ọkụ ndị ahụ na-enwu, ya bụ, ọkụ ndị dị n’ihu ebe ahụ e ji ákwà mgbochi gechie igbe ọgbụgba ndụ* ahụ dị n’ụlọikwuu nzute. Ọkụ* ndị ahụ ga na-enwu malite ná mgbede ruo n’ụtụtụ n’ihu Jehova. Ọ bụ iwu ga-adịgide adịgide nke ọgbọ unu niile ga na-edebe.

  • 1 Ndị Eze 7:48, 49
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 48 Ihe ndị Solomọn rụrụ maka ụlọ Jehova bụ: ebe ịchụàjà+ e ji ọlaedo rụọ, tebụl e ji ọlaedo rụọ+ nke a na-edosa achịcha a na-enye Chineke, 49 ihe ndị e ji adọsa ọkụ*+ e ji ọlaedo a na-agwaghị agwa rụọ. Ise n’ime ha dị n’aka nri, ise ọzọ adịrị n’aka ekpe n’ihu Ebe Kacha Nsọ.* Ọ rụkwara ihe yiri okooko osisi,+ ọkụ* ndị ahụ, na mkpà ndị e ji ejide owu. E ji ọlaedo rụọ ihe a niile.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya