Ọpụpụ 28:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 “Ị ga-esi ná ndị Izrel kpọta Erọn nwanne gị, ya na ụmụ ya ndị nwoke, ka ha bụrụ ndị nchụàjà m,+ ya bụ, Erọn,+ ya na Nedab na Abaịhu,+ Elieza na Ịtama,+ bụ́ ụmụ Erọn.+ Ọpụpụ 29:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 “Ị ga-akpọta Erọn na ụmụ ya ndị nwoke n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute+ ma gwa ha ka ha jiri mmiri saa ahụ́.*+ Ọpụpụ 29:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Werekwa mmanụ e ji ete mmadụ mmanụ+ wụsa ya n’isi ma tee ya mmanụ.+ Ọpụpụ 40:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ị ga-eyiwe Erọn uwe nsọ ndị ahụ,+ tee ya mmanụ+ ma mee ka ọ dị nsọ. Ọ ga-abụzi onye nchụàjà m.
28 “Ị ga-esi ná ndị Izrel kpọta Erọn nwanne gị, ya na ụmụ ya ndị nwoke, ka ha bụrụ ndị nchụàjà m,+ ya bụ, Erọn,+ ya na Nedab na Abaịhu,+ Elieza na Ịtama,+ bụ́ ụmụ Erọn.+
4 “Ị ga-akpọta Erọn na ụmụ ya ndị nwoke n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute+ ma gwa ha ka ha jiri mmiri saa ahụ́.*+