Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 29:10-14
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 10 “Ị ga-akpụtazi oké ehi ahụ n’ihu ụlọikwuu nzute. Erọn na ụmụ ya ndị nwoke ga-ebikwasị aka ha n’isi oké ehi ahụ.+ 11 Gbuo oké ehi ahụ n’ihu Jehova, n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute.+ 12 Jiri mkpịsị aka gị rụrụ ọbara oké ehi ahụ tee na mpi ndị ahụ dị n’ebe ịchụàjà,+ wụsakwa ọbara niile fọrọ afọ n’ala ebe ịchụàjà ahụ.+ 13 Werezie abụba niile+ kpuchiri eriri afọ ya, abụba kpuchiri imeju ya, na akụrụ ya abụọ na abụba dị n’elu ha ma suo ha ọkụ ka ha kwụọ anwụrụ ọkụ n’ebe ịchụàjà ahụ.+ 14 Ma ị ga-akpọ anụ oké ehi ahụ na akpụkpọ ya na nsị ya ọkụ n’ebe dị anya n’ebe unu mara ụlọikwuu. Ọ bụ àjà mmehie.

  • Levitikọs 4:3, 4
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 3 “‘Ọ bụrụ na onye nchụàjà e tere mmanụ*+ emehie+ wee mee ka ikpe ma ndị Izrel, ọ ga-ewetara Jehova oké ehi ahụ́ dị mma ka ọ bụrụ àjà mmehie maka mmehie o mere.+ 4 Ọ ga-akpụta oké ehi ahụ n’ihu Jehova n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute+ ma bikwasị aka ya n’isi oké ehi ahụ. Ọ ga-egbukwa oké ehi ahụ n’ihu Jehova.+

  • Levitikọs 16:6
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 6 “Erọn ga-achụzi oké ehi ahụ bụ́ maka àjà mmehie n’àjà, ya bụ, nke ahụ bụ́ maka onwe ya. Ọ ga-ekpuchiri onwe ya mmehie ya,+ kpuchiekwara ezinụlọ* ya.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya