Ndị Ikpe 6:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Mgbe e mechara, mmụọ ozi Jehova bịara+ nọrọ ọdụ n’okpuru nnukwu osisi dị n’Ọfra, bụ́ nke Joash onye Abi-iza.+ Gidiọn+ nwa ya nọ na-eticha ọka wit n’ebe a na-azọchapụta mmanya ka o zoo ọka ahụ ka ndị Midian ghara ịhụ ya. Ndị Ikpe 6:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Jehova wee wụkwasị Gidiọn mmụọ ya,+ ya afụọ opi.+ Ndị Abi-iza+ wee zukọta n’ebe ọ nọ ka ha nyere ya aka.
11 Mgbe e mechara, mmụọ ozi Jehova bịara+ nọrọ ọdụ n’okpuru nnukwu osisi dị n’Ọfra, bụ́ nke Joash onye Abi-iza.+ Gidiọn+ nwa ya nọ na-eticha ọka wit n’ebe a na-azọchapụta mmanya ka o zoo ọka ahụ ka ndị Midian ghara ịhụ ya.
34 Jehova wee wụkwasị Gidiọn mmụọ ya,+ ya afụọ opi.+ Ndị Abi-iza+ wee zukọta n’ebe ọ nọ ka ha nyere ya aka.