Abụ Ọma 103:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Unu niile bụ́ ndị mmụọ ozi+ Jehova, ndị siri ezigbo ike,Ndị na-erubere ya isi+ ma na-eme ihe o kwuru, toonụ ya. Daniel 7:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 “Anọ m na-ele ihe na-eme n’ọhụụ m nọ na-ahụ n’abalị, ma lee, onye yiri nwa nke mmadụ+ nọ na-abịa n’ígwé ojii nke eluigwe. E kwere ka ọ banye n’ebe Onye Ochie ahụ nọ.+ E wee kpọrọ ya bịa nso n’ihu Onye ahụ.
20 Unu niile bụ́ ndị mmụọ ozi+ Jehova, ndị siri ezigbo ike,Ndị na-erubere ya isi+ ma na-eme ihe o kwuru, toonụ ya.
13 “Anọ m na-ele ihe na-eme n’ọhụụ m nọ na-ahụ n’abalị, ma lee, onye yiri nwa nke mmadụ+ nọ na-abịa n’ígwé ojii nke eluigwe. E kwere ka ọ banye n’ebe Onye Ochie ahụ nọ.+ E wee kpọrọ ya bịa nso n’ihu Onye ahụ.