34 Ihe atụ a niile ka Jizọs meere ìgwè mmadụ ahụ. N’eziokwu, ọ naghị agwa ha okwu n’emereghị ha ihe atụ,+35 ka ihe e si n’ọnụ onye amụma kwuo wee mezuo. Ọ sịrị: “M ga-emeghe ọnụ m jiri ihe atụ kụzie ihe. M ga-ekwusa ihe ndị zoro ezo kemgbe a tọrọ ntọala.”*+