Diuterọnọmi 8:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 “Ọ bụrụ na unu anwaa anwaa chefuo Jehova bụ́ Chineke unu, wee soro chi ọzọ dị iche iche, fee ha ofufe, kpọọkwara ha isiala, ana m agwa unu taa na a ga-ebibirịrị unu.+ Abụ Ọma 97:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ka e menye ndị niile na-efe arụsị a pịrị apị ihere,+Ndị ji chi ha na-abaghị uru anya isi.+ Chi niile, kpọọrọnụ Chineke isiala.*+ Jona 2:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ndị na-efe arụsị na-abaghị uru na-ahapụ onye hụrụ ha n’anya.*
19 “Ọ bụrụ na unu anwaa anwaa chefuo Jehova bụ́ Chineke unu, wee soro chi ọzọ dị iche iche, fee ha ofufe, kpọọkwara ha isiala, ana m agwa unu taa na a ga-ebibirịrị unu.+
7 Ka e menye ndị niile na-efe arụsị a pịrị apị ihere,+Ndị ji chi ha na-abaghị uru anya isi.+ Chi niile, kpọọrọnụ Chineke isiala.*+