-
Abụ Ọma 39:5, 6Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
5 N’eziokwu, i meela ka ụbọchị ndụ m dị naanị ole na ole.*+
Oge m dịrịla ndụ enweghị ihe ọ bụ n’anya gị.+
Mmadụ ọ bụla bụ naanị ume e kupụrụ ekupụ, a sịgodị na o chere na e nweghị ihe nwere ike ime ya.+ (Sila)
6 N’eziokwu, mmadụ ọ bụla na-ejegharị ka onyinyo.
Ọ na-arụgbu onwe ya n’ọrụ* na nkịtị.
Ọ na-akpakọ akụ̀ n’amaghị onye ga-eri ya.+
-