18 Unu ga-eri ha n’ihu Jehova bụ́ Chineke unu n’ebe Jehova bụ́ Chineke unu ga-ahọrọ,+ unu na ụmụ unu ndị nwoke, ụmụ unu ndị nwaanyị, ohu unu ndị nwoke na ohu unu ndị nwaanyị, nakwa onye Livaị nke bi n’obodo unu. Unu ga-aṅụrịkwa ọṅụ n’ihu Jehova bụ́ Chineke unu n’ihe niile unu na-eme.