Aịzaya 23:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ihe Chineke kpebiri ime Taya:+ Unu ụgbọ mmiri si Tashish, tienụ mkpu ákwá,+N’ihi na e bibiela ọdụ ụgbọ mmiri. A gaghịzi abanye ya abanye. Na Kitim+ ka a nọ gwa ha ya. Ezikiel 26:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 M ga-emekwa ka ị bụrụ nkume elu ya na-akwọ mụrụmụrụ. Ị ga-aghọkwa ebe a na-agbasa ụgbụ ka ọ kọọ.+ E nweghị ihe ga-eme ka a rụghachi gị, n’ihi na mụnwa, bụ́ Jehova, ekwuola ya.’ Ọ bụ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru ihe a. Ezikiel 26:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ha ga-abụkwa abụ iru uju+ gbasara gị ma sị gị: “Obodo ebe ndị si n’oké osimiri bịa bibu, obodo a na-aja mma, ị laala n’iyi.+ Gị na ndị bi n’ime gị siburu ike n’oké osimiri.+ Unu nọkwa na-emenye ndị niile bi n’ụwa ezigbo ụjọ.
23 Ihe Chineke kpebiri ime Taya:+ Unu ụgbọ mmiri si Tashish, tienụ mkpu ákwá,+N’ihi na e bibiela ọdụ ụgbọ mmiri. A gaghịzi abanye ya abanye. Na Kitim+ ka a nọ gwa ha ya.
14 M ga-emekwa ka ị bụrụ nkume elu ya na-akwọ mụrụmụrụ. Ị ga-aghọkwa ebe a na-agbasa ụgbụ ka ọ kọọ.+ E nweghị ihe ga-eme ka a rụghachi gị, n’ihi na mụnwa, bụ́ Jehova, ekwuola ya.’ Ọ bụ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru ihe a.
17 Ha ga-abụkwa abụ iru uju+ gbasara gị ma sị gị: “Obodo ebe ndị si n’oké osimiri bịa bibu, obodo a na-aja mma, ị laala n’iyi.+ Gị na ndị bi n’ime gị siburu ike n’oké osimiri.+ Unu nọkwa na-emenye ndị niile bi n’ụwa ezigbo ụjọ.